Atụmatụ

Igbo Community union S/W Gernamy e.V dịka ọgbakọ na nzukọ enyemaka ndị Igbo niile bi na gburugburu Freiburg, anyị nwere atụmatụ dị iche iche dịka;

ỊMỤ ASỤSỤ IGBO

Anyị na agba mbọ ikuziri ụmụ anyị ndị a mụrụ n'ala beke asụsụ Igbo kwa izu-ụka iji wee n-akwado asụsụ Igbo

ODENIGBO

Aha onye na-achọje ya! Egwu anyị ọdịnaala anyị bụ Odenigbo ka e jiri mara ya na Freiburg. Odenigbo edela n'ọtụtụ obodo n'imemba Germany nakwa Switzerland. Anyị gbacha lawa ụzụ a na-ada ebe niile, ihe akụkọ adị. 

ENYEMAKA

Ka aka ha nwanyị ka ọ na-atụkwasa di ya! Dịka nzukọ enyemaka na ndị nwere afọ ọma pụrụ iche, mere anyị ji akpọ ya mkpa inyere ndị ụwa na-atụ n'ọnụ aka kwa afọ. Ihe dị mkpa abụghị naanị na anyị na-enye kama ọ dị mkpa imetụ aka na ayị ji ezi mmụọ eso atụmatụ a.