header
Nnọọ n'akwụ-ozi Igbo Community Union Southwest Germany e.V

Igbo Community union S/W Gernamy e.V bụ ọgbakọ na nzukọ ndị Igbo niile bi na gburugburu Freiburg. E jiri ọnụọgụgụ 3650 denye aha anyị dịka nzukọ enyemaka n'akwụkwọ iwu ụlọ ikpe ndị Freiburg. Ebumnuche anyị bụ ka udo na-adị n'etiti ndị Igbo, ndị Jaman na ndị agbataobi anyị ndị ọzọ anyị na ha bi. Anyị na-akwalite omenala ndị Igbo n'ụdị pụrụ iche iji na-egosipụta ezigbo ihe gbasara agbụrụ na mba anyị siri pụta n'ihi na ọ bụ a na-ekiri ugo, a na-ekirikwa osisi o beere na ya. Anyị na-eme ihe e jiri mara ndị Igbo, egwu na amụ, were ya na-eme onwe anyị na ndị agbataobi anyị obi ụtọ site na i na-egosị ha ọkaramara dị n'egwu anyị.

Igbo Community union S/W Germany e.V na-ekele gị nnọọ!



 

Emume na-abịa abịa

Onyoonyoo

  • igboka (2).jpg
  • igboka (3).jpg
  • igboka (4).jpg
  • igboka (5).jpg
  • igboka (6).jpg
  • igboka.jpg
  • mannheim_2006_(1).jpg
  • mannheim_2006_(2).jpg
  • mannheim_2006_(3).jpg
  • mannheim_2006_(4).jpg
  • nd'egwu.jpg
  • nd'igba.jpg
  • outing_2007_(1).jpg
  • outing_2007_(2).jpg
  • party_2008_(1).jpg
  • party_2008_(2).jpg
  • party_2008_(3).jpg
  • party_2008_(4).jpg
  • party_2008_(5).jpg
  • party_2008_(6).jpg

Akwụkwọ akụkọ

Banner


Get the Flash Player to see this player.

time2online Joomla Extensions: Simple Video Flash Player Module