header
Ihe anyị na-eme...
Enyemaka ndị ụwa na-atụ n'ọnụ

Okija Leprosy Home

Ụlọ ndị ụwa na-atụ n'ọnụ n'ala anyị bụ naịjiria karịrị akarị. Na-agbanyeghị na mkpa ha dị ntakịrị, o nweghị onye na elenyere ha anya ma ọ bụ jụọ ma ha hụkwara nri rie. Gọmenti na ndị obodo leghaara ndị a ụwa na-atụ n'ọnụ anya, chezọọ na ha chọrọ enyemaka ka ha wee hapụ ịnọ n'okporo ụzọ na-arịọ ego ha ga-eji rie ọ bụrụgodị otu ugboro nri n'ụbọchị.

Gụrụ gawa...
 
Ndị Egwu anyị

Ndị egwu anyị na-egosịpụta ihe e jiri mara ndị Igbo. Ndị Igbo anaghị emekata omenala hapụ igba egwu maka na atụrụ si na e bụrụ egwu bata n'ama nna ya, ya amaghị agba, ya awuliwe elu. Ihe na-akpalite mmụọ igba egwu ndị Igbo karịrị akarị dịka ọja, ekwe, ogene, ubom, ịgba, opi dgz. Ya mere na ikoro anyị na-ada, onye ọja na-egbu, ọ bụrụ na ị maghị agba ị wụba ya ka mgbada.

Gụrụ gawa...
 
Ịmụ asụsụ Igbo

Ikuziri ụmụ anyị Igbo bụ otu n'ime atụmatụ ndị Igbo community Union S/W Germany e.V malitere n'afọ 2007 oge Mazị Oscar Alison Aliukwu bụ onye isi oche nzukọ a. Ebumnuche e jiri malite ya bụ ka ụmụ anyị site ebe ahụ mụta ịsụ na ide asụsụ Igbo nke ọma, sikwa ebe ahụ mee ka ha mara n'agbụrụ ha bụ Igbo nwere ọtụtụ ezigbo omenala kwesịrị mmụta na nñomi. Ha ga-esi ebe ahụ marakwa n'ihe Igbo bụ onye aghala nwanne ya ka ọ bụ.

Gụrụ gawa...
 

Emume na-abịa abịa

Onyoonyoo

  • igboka (2).jpg
  • igboka (3).jpg
  • igboka (4).jpg
  • igboka (5).jpg
  • igboka (6).jpg
  • igboka.jpg
  • mannheim_2006_(1).jpg
  • mannheim_2006_(2).jpg
  • mannheim_2006_(3).jpg
  • mannheim_2006_(4).jpg
  • nd'egwu.jpg
  • nd'igba.jpg
  • outing_2007_(1).jpg
  • outing_2007_(2).jpg
  • party_2008_(1).jpg
  • party_2008_(2).jpg
  • party_2008_(3).jpg
  • party_2008_(4).jpg
  • party_2008_(5).jpg
  • party_2008_(6).jpg

Akwụkwọ akụkọ

Banner


Get the Flash Player to see this player.

time2online Joomla Extensions: Simple Video Flash Player Module